Diuterọnọmi 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Unu* agaghị emere ya ebere:+ Onye gburu mmadụ,* a ga-egbu ya. Onye kụkpọrọ mmadụ anya, a ga-akụkpọ ya anya. Onye kụpụrụ mmadụ ezé, a ga-akụpụ ya ezé. Onye gbajiri mmadụ aka, a ga-agbaji ya aka. Onye gbajiri mmadụ ụkwụ, a ga-agbaji ya ụkwụ.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:21 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 149 Bịaruo Jehova Nso, p. 131
21 Unu* agaghị emere ya ebere:+ Onye gburu mmadụ,* a ga-egbu ya. Onye kụkpọrọ mmadụ anya, a ga-akụkpọ ya anya. Onye kụpụrụ mmadụ ezé, a ga-akụpụ ya ezé. Onye gbajiri mmadụ aka, a ga-agbaji ya aka. Onye gbajiri mmadụ ụkwụ, a ga-agbaji ya ụkwụ.+