Diuterọnọmi 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa na ọ ga-alụ ya, ma ọ lụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya.+ Ọ bụrụ na ọ laghachighị, o nwere ike ịnwụ n’agha, nwoke ọzọ alụrụ nwaanyị ahụ.’
7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa na ọ ga-alụ ya, ma ọ lụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya.+ Ọ bụrụ na ọ laghachighị, o nwere ike ịnwụ n’agha, nwoke ọzọ alụrụ nwaanyị ahụ.’