-
Diuterọnọmi 20:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ya n’aka unu. Unu ga-eji mma agha gbuo nwoke ọ bụla nọ na ya.