-
Diuterọnọmi 20:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Unu nwere ike ibibi naanị osisi ndị unu ma na a naghị eri mkpụrụ ha eri. Unu nwere ike igbutu ha ma jiri ha rụọ ihe unu ga-eji nọchibido obodo ahụ nke na-alụso unu agha, ruo mgbe unu meriri obodo ahụ.
-