-
Diuterọnọmi 21:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ndị okenye nke obodo kacha dịrị nso n’ebe onye ahụ nwụrụ anwụ tọgbọ ga-esi n’ìgwè ehi kpụta ehi a na-ejitụbeghị rụọ ọrụ, nke a na-anyakwasịtụbeghị yok.
-