Diuterọnọmi 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị niile bụ́ ndị okenye n’obodo ahụ kacha nso n’ebe onye ahụ nwụrụ anwụ tọgbọ ga-akwọ aka ha+ n’elu ehi ahụ a kụjiri olu na ndagwurugwu ahụ.
6 Ndị niile bụ́ ndị okenye n’obodo ahụ kacha nso n’ebe onye ahụ nwụrụ anwụ tọgbọ ga-akwọ aka ha+ n’elu ehi ahụ a kụjiri olu na ndagwurugwu ahụ.