Diuterọnọmi 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, biko, emela ka ndị gị Izrel, bụ́ ndị ị napụtara,+ zaa ajụjụ maka onye a e gburu egbu. Emekwala ka ikpe ọbara onye aka ya dị ọcha ma ndị gị Izrel.’+ Ikpe ọbara ahụ agaghị ama ha.
8 Jehova, biko, emela ka ndị gị Izrel, bụ́ ndị ị napụtara,+ zaa ajụjụ maka onye a e gburu egbu. Emekwala ka ikpe ọbara onye aka ya dị ọcha ma ndị gị Izrel.’+ Ikpe ọbara ahụ agaghị ama ha.