Diuterọnọmi 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 yipụkwa ákwà o yi mgbe a dọọrọ ya n’agha, birizie n’ụlọ gị. Ọ ga-ebere nne ya na nna ya ákwá otu ọnwa zuru ezu.+ E mechaa, gị na ya nweziri ike inwe mmekọahụ. Ị ga-abụ di ya, ya abụrụ nwunye gị.
13 yipụkwa ákwà o yi mgbe a dọọrọ ya n’agha, birizie n’ụlọ gị. Ọ ga-ebere nne ya na nna ya ákwá otu ọnwa zuru ezu.+ E mechaa, gị na ya nweziri ike inwe mmekọahụ. Ị ga-abụ di ya, ya abụrụ nwunye gị.