Diuterọnọmi 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ na-ahụchaghị n’anya ka ọkpara ya ma kenye ya ụzọ abụọ nke ihe niile o nwere, n’ihi na ọ bụ ya ka o bu ụzọ mụọ. Ọ bụ ya nwe ihe ruuru ọkpara.+
17 O kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ na-ahụchaghị n’anya ka ọkpara ya ma kenye ya ụzọ abụọ nke ihe niile o nwere, n’ihi na ọ bụ ya ka o bu ụzọ mụọ. Ọ bụ ya nwe ihe ruuru ọkpara.+