Diuterọnọmi 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ọ bụrụ na mmadụ nwere nwa nwoke na-eme isi ike, nke na-enupụ isi, ọ naghịkwa erubere nne ya ma ọ bụ nna ya isi,+ ha agbalịakwala dọọ ya aka ná ntị, ma o kweghị ege ha ntị,+
18 “Ọ bụrụ na mmadụ nwere nwa nwoke na-eme isi ike, nke na-enupụ isi, ọ naghịkwa erubere nne ya ma ọ bụ nna ya isi,+ ha agbalịakwala dọọ ya aka ná ntị, ma o kweghị ege ha ntị,+