Diuterọnọmi 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha ga-agwa ndị okenye obodo ha, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi, ọ naghịkwa erubere anyị isi. Ọ na-eri oké nri,+ bụrụkwa onye aṅụrụma.’+
20 Ha ga-agwa ndị okenye obodo ha, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi, ọ naghịkwa erubere anyị isi. Ọ na-eri oké nri,+ bụrụkwa onye aṅụrụma.’+