Diuterọnọmi 21:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụmụ nwoke niile nọ n’obodo ha ga-eji nkume tụgbuo ya. Unu ga-esi otú ahụ wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu. Ndị Izrel niile ga-anụ ihe merenụ wee tụọ egwu.+
21 Ụmụ nwoke niile nọ n’obodo ha ga-eji nkume tụgbuo ya. Unu ga-esi otú ahụ wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu. Ndị Izrel niile ga-anụ ihe merenụ wee tụọ egwu.+