Diuterọnọmi 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ozu ya agaghị adị n’elu osisi abalị niile.+ Kama, unu ga-ahụ na e liri ya n’ụbọchị ahụ, n’ihi na onye a kwụwara n’osisi bụ onye Chineke bụrụ ọnụ.+ Unu emerụla ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.+
23 ozu ya agaghị adị n’elu osisi abalị niile.+ Kama, unu ga-ahụ na e liri ya n’ụbọchị ahụ, n’ihi na onye a kwụwara n’osisi bụ onye Chineke bụrụ ọnụ.+ Unu emerụla ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.+