Diuterọnọmi 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ọ bụrụ na ị hụ jakị nwanne gị ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ, amala ụma hapụ ya. Hụ na i nyeere nwanne gị aka mee ka anụmanụ ahụ bilie.+
4 “Ọ bụrụ na ị hụ jakị nwanne gị ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ, amala ụma hapụ ya. Hụ na i nyeere nwanne gị aka mee ka anụmanụ ahụ bilie.+