-
Diuterọnọmi 22:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 wee bo ya ebubo na o mere ihe ọjọọ, mebiekwa aha ya, sị, ‘M lụrụ nwaanyị a, ma mgbe mụ na ya nwere mmekọahụ, ahụghị m ihe gosiri na ọ mabeghị nwoke,’
-