Diuterọnọmi 22:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 nwoke ahụ dinara ya ga-enye nna nwa agbọghọ ahụ shekel ọlaọcha iri ise. Nwa agbọghọ ahụ ga-abụzi nwunye ya.+ Ebe ọ bụ na o merụrụ nwa agbọghọ ahụ, a gaghị ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.
29 nwoke ahụ dinara ya ga-enye nna nwa agbọghọ ahụ shekel ọlaọcha iri ise. Nwa agbọghọ ahụ ga-abụzi nwunye ya.+ Ebe ọ bụ na o merụrụ nwa agbọghọ ahụ, a gaghị ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.