Diuterọnọmi 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 n’ihi na ha ewetaraghị unu nri na mmiri mgbe unu si n’Ijipt na-apụta+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke dị na Mesopotemia, ka ọ bụọ unu ọnụ.*+
4 n’ihi na ha ewetaraghị unu nri na mmiri mgbe unu si n’Ijipt na-apụta+ nakwa n’ihi na ha goro Belam nwa Biọ, onye Pitọ nke dị na Mesopotemia, ka ọ bụọ unu ọnụ.*+