Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+
7 “Akpọla onye Ịdọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị bụbu onye mbịarambịa n’obodo ya.+