Diuterọnọmi 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na nwoke adịghị ọcha maka na ọbara ọcha gbapụtara ya n’ahụ́ n’abalị,+ ọ ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu pụọ, ọ gaghịkwa abataghachi na ya.
10 Ọ bụrụ na nwoke adịghị ọcha maka na ọbara ọcha gbapụtara ya n’ahụ́ n’abalị,+ ọ ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu pụọ, ọ gaghịkwa abataghachi na ya.