Diuterọnọmi 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ewebatala ego a kwụrụ nwaanyị na-agba akwụna ma ọ bụ ego a kwụrụ nwoke na-agba akwụna* n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu ka i jiri ya mezuo nkwa i kwere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu kpọrọ ndị ahụ asị. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:18 Ụlọ Nche,2/1/1997, p. 29
18 Ewebatala ego a kwụrụ nwaanyị na-agba akwụna ma ọ bụ ego a kwụrụ nwoke na-agba akwụna* n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu ka i jiri ya mezuo nkwa i kwere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu kpọrọ ndị ahụ asị.