Diuterọnọmi 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Agwala nwanne gị ka ọ kwụọ ọmụrụ nwa,+ ma ọ̀ bụ ịkwụ ọmụrụ nwa n’ego ma ọ̀ bụ n’ihe oriri ma ọ̀ bụ n’ihe ọ bụla e nwere ike ịgwa mmadụ ka ọ kwụọ ọmụrụ nwa na ya.
19 “Agwala nwanne gị ka ọ kwụọ ọmụrụ nwa,+ ma ọ̀ bụ ịkwụ ọmụrụ nwa n’ego ma ọ̀ bụ n’ihe oriri ma ọ̀ bụ n’ihe ọ bụla e nwere ike ịgwa mmadụ ka ọ kwụọ ọmụrụ nwa na ya.