Diuterọnọmi 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 I nwere ike ịgwa onye mba ọzọ ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ma agwala nwanne gị ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị ga-eme n’ala unu na-aga iweghara.+
20 I nwere ike ịgwa onye mba ọzọ ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ma agwala nwanne gị ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị ga-eme n’ala unu na-aga iweghara.+