-
Diuterọnọmi 24:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 a gaghị ekwe ka di mbụ ya, bụ́ onye chụpụrụ ya, kpọrọ ya ọzọ ka ọ bụrụ nwunye ya mgbe e merụcharala ya, n’ihi na ọ bụ arụ n’anya Jehova. Unu emela mmehie n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.
-