Diuterọnọmi 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ, ọ gaghị eso ndị agha gaa agha. A gaghịkwa ekenye ya ọrụ ọ bụla ọzọ. A gaghị ekenye ya ọrụ ọ bụla ruo otu afọ. Ọ ga-anọ n’ụlọ na-eme nwunye ya obi ụtọ.+
5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ, ọ gaghị eso ndị agha gaa agha. A gaghịkwa ekenye ya ọrụ ọ bụla ọzọ. A gaghị ekenye ya ọrụ ọ bụla ruo otu afọ. Ọ ga-anọ n’ụlọ na-eme nwunye ya obi ụtọ.+