Diuterọnọmi 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụrụ na a hụ na mmadụ tọọrọ nwanne ya bụ́ onye Izrel, taa ya ahụhụ ma ree ya,+ onye ahụ tọọrọ mmadụ ga-anwụ.+ Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+
7 “Ọ bụrụ na a hụ na mmadụ tọọrọ nwanne ya bụ́ onye Izrel, taa ya ahụhụ ma ree ya,+ onye ahụ tọọrọ mmadụ ga-anwụ.+ Unu ga-ewepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+