Diuterọnọmi 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Erigbula onye ọrụ e goro ego ihe siiri ike, nke dakwara ogbenye, ma ọ̀ bụ nwanne gị ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa nke bi n’ala unu, n’otu n’ime obodo unu.+
14 “Erigbula onye ọrụ e goro ego ihe siiri ike, nke dakwara ogbenye, ma ọ̀ bụ nwanne gị ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa nke bi n’ala unu, n’otu n’ime obodo unu.+