Diuterọnọmi 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 I kwesịrị ịkwụ ya ụgwọ ọrụ ya n’ụbọchị ọ rụụrụ gị ọrụ,+ tupu anyanwụ adaa, n’ihi na ọ dara ogbenye, ọ bụkwa ụgwọ ọrụ ya bụ ihe o chekwubere. Ọ bụrụ na ị kwụghị ya ụgwọ ọrụ ya, ọ ga-ebesara Jehova ákwá n’ihi gị, ikpe mmehie ga-amakwa gị.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2018, p. 32
15 I kwesịrị ịkwụ ya ụgwọ ọrụ ya n’ụbọchị ọ rụụrụ gị ọrụ,+ tupu anyanwụ adaa, n’ihi na ọ dara ogbenye, ọ bụkwa ụgwọ ọrụ ya bụ ihe o chekwubere. Ọ bụrụ na ị kwụghị ya ụgwọ ọrụ ya, ọ ga-ebesara Jehova ákwá n’ihi gị, ikpe mmehie ga-amakwa gị.+