Diuterọnọmi 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “A gaghị egbu ndị nna n’ihi ihe ụmụ ha mere, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi ihe nna ha mere.+ Ọ bụ naanị mmehie mmadụ mere ga-eme ka e gbuo ya.+
16 “A gaghị egbu ndị nna n’ihi ihe ụmụ ha mere, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi ihe nna ha mere.+ Ọ bụ naanị mmehie mmadụ mere ga-eme ka e gbuo ya.+