Diuterọnọmi 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye mbịarambịa ma ọ bụ ikpe nwa na-enweghị nna.*+ Achịrịkwala uwe nwaanyị di ya nwụrụ ka ọ bụrụ ihe ibé maka ego i binyere ya.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2019, p. 24-25
17 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye mbịarambịa ma ọ bụ ikpe nwa na-enweghị nna.*+ Achịrịkwala uwe nwaanyị di ya nwụrụ ka ọ bụrụ ihe ibé maka ego i binyere ya.+