Diuterọnọmi 24:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt, ma Jehova bụ́ Chineke gị gbapụtara gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu ka i mee ihe a.
18 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt, ma Jehova bụ́ Chineke gị gbapụtara gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu ka i mee ihe a.