Diuterọnọmi 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ọ bụrụ na ị gaa wee ihe ubi ndị dị n’ubi gị, gị echefuo ùkwù ọka* n’ubi, agaghachila ka i buru ya. A ga-ahapụrụ ya onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile ị na-eme.+
19 “Ọ bụrụ na ị gaa wee ihe ubi ndị dị n’ubi gị, gị echefuo ùkwù ọka* n’ubi, agaghachila ka i buru ya. A ga-ahapụrụ ya onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile ị na-eme.+