-
Diuterọnọmi 24:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 “Ọ bụrụ na ị ghọọ mkpụrụ vaịn n’ubi vaịn gị, agaghachila ka ị ghọrọ ndị fọrọ afọ. A ga-ahapụ ha maka onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ.
-