Diuterọnọmi 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu, ha nwere ike ịgakwuru ndị ikpe.+ Ndị ikpe ga-ekpere ha ikpe ma kpebie onye nke aka ya dị ọcha na onye nke mere ihe na-adịghị mma.+
25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu, ha nwere ike ịgakwuru ndị ikpe.+ Ndị ikpe ga-ekpere ha ikpe ma kpebie onye nke aka ya dị ọcha na onye nke mere ihe na-adịghị mma.+