Diuterọnọmi 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụ na e kwesịrị ịpịa onye nke mere ihe na-adịghị mma ihe,+ onyeikpe ga-eme ka o dinara ala, a ga-anọkwa n’ihu onyeikpe ahụ pịa ya ihe. Ihe a ga-eji mara ọnụ ụtarị ole a ga-apịa ya bụ otú ihe o mere dịruru njọ.
2 Ọ bụrụ na e kwesịrị ịpịa onye nke mere ihe na-adịghị mma ihe,+ onyeikpe ga-eme ka o dinara ala, a ga-anọkwa n’ihu onyeikpe ahụ pịa ya ihe. Ihe a ga-eji mara ọnụ ụtarị ole a ga-apịa ya bụ otú ihe o mere dịruru njọ.