Diuterọnọmi 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anyị wee malite ibesara Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà ákwá. Jehova wee nụ olu anyị ma hụ na a na-emekpa anyị ahụ́, na anyị nọ ná nsogbu, nakwa na a na-emegbu anyị.+
7 Anyị wee malite ibesara Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà ákwá. Jehova wee nụ olu anyị ma hụ na a na-emekpa anyị ahụ́, na anyị nọ ná nsogbu, nakwa na a na-emegbu anyị.+