Diuterọnọmi 26:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Taa, unu agwakwala Jehova na unu ga-abụ ndị ya, ndị ya pụrụ iche,+ otú o kwere unu ná nkwa, nakwa na unu ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu,
18 Taa, unu agwakwala Jehova na unu ga-abụ ndị ya, ndị ya pụrụ iche,+ otú o kwere unu ná nkwa, nakwa na unu ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu,