Diuterọnọmi 26:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 nakwa na ọ ga-eme ka unu ka mba ndị ọzọ niile o kere,+ mee ka a na-eto unu, ka a mara unu ama nakwa ka unu dị ebube otú o kwere ná nkwa, ma ọ bụrụ na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.”+
19 nakwa na ọ ga-eme ka unu ka mba ndị ọzọ niile o kere,+ mee ka a na-eto unu, ka a mara unu ama nakwa ka unu dị ebube otú o kwere ná nkwa, ma ọ bụrụ na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ.”+