Diuterọnọmi 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe unu gafechara, deenụ ihe niile e kwuru n’Iwu a na ha, ka unu wee banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.+
3 Mgbe unu gafechara, deenụ ihe niile e kwuru n’Iwu a na ha, ka unu wee banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.+