Diuterọnọmi 27:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ga-achụ àjà udo+ n’ebe ahụ ma rie ha n’ebe ahụ.+ Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+
7 Unu ga-achụ àjà udo+ n’ebe ahụ ma rie ha n’ebe ahụ.+ Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+