Diuterọnọmi 27:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Onye na-ewela ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi ya azụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:17 Ụlọ Nche,2/1/1997, p. 30-31
17 “‘Onye na-ewela ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi ya azụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)