Diuterọnọmi 27:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Onye ya na nwanne ya nwaanyị, ya bụ, nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ, nwere mmekọahụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
22 “‘Onye ya na nwanne ya nwaanyị, ya bụ, nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ, nwere mmekọahụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)