Diuterọnọmi 28:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 “A ga-abụrịrị unu ọnụ,+ ihe ọjọọ niile a ga-emekwa unu ruo mgbe unu lara n’iyi,+ n’ihi na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu, unu edebeghị iwu ya ma soro ntụziaka ndị o nyere unu.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:45 Ụlọ Nche,1/15/1995, p. 15-16
45 “A ga-abụrịrị unu ọnụ,+ ihe ọjọọ niile a ga-emekwa unu ruo mgbe unu lara n’iyi,+ n’ihi na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu, unu edebeghị iwu ya ma soro ntụziaka ndị o nyere unu.+