Diuterọnọmi 28:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Jehova ga-ata unu na ụmụ unu ezigbo ahụhụ, nnukwu ahụhụ na-agaghị ebi ebi,+ meekwa ka unu rịawa ajọ ọrịa ndị na-anaghị ala ala.
59 Jehova ga-ata unu na ụmụ unu ezigbo ahụhụ, nnukwu ahụhụ na-agaghị ebi ebi,+ meekwa ka unu rịawa ajọ ọrịa ndị na-anaghị ala ala.