-
Diuterọnọmi 28:67Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
67 N’ụtụtụ, unu ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ mgbede!’ Ná mgbede, unu ga-asịkwa, ‘A sị nnọọ na ọ bụ ụtụtụ!’ n’ihi na unu ga-achị obi unu n’aka nakwa n’ihi ihe anya unu ga-ahụ.
-