-
Diuterọnọmi 28:68Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
68 Jehova ga-eji ụgbọ mmiri bughachi unu n’Ijipt, bụ́ ebe m gwara unu banyere ya, sị, ‘Unu agaghị ahụ ya ọzọ.’ N’ebe ahụ, unu ga-achọ ka unu resị ndị iro unu onwe unu ka unu bụrụ ohu ha ndị nwoke na ohu ha ndị nwaanyị, ma e nweghị onye ga-azụrụ unu.”
-