Diuterọnọmi 29:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mosis wee kpọkọta ndị Izrel niile, sị ha: “Unu ahụla ihe niile Jehova mere Fero n’Ijipt, ya na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ala ya niile n’ihu unu,+
2 Mosis wee kpọkọta ndị Izrel niile, sị ha: “Unu ahụla ihe niile Jehova mere Fero n’Ijipt, ya na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ala ya niile n’ihu unu,+