-
Diuterọnọmi 29:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Unu erighị achịcha, unu aṅụghịkwa mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla na-aba n’anya, ka unu wee mara na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’
-