Diuterọnọmi 29:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e mechara, anyị weghaara ala ha ma nye ya ụmụ Ruben, ụmụ Gad, na ọkara ebo ụmụ Manase ka ọ bụrụ ala ha ketara.+
8 Mgbe e mechara, anyị weghaara ala ha ma nye ya ụmụ Ruben, ụmụ Gad, na ọkara ebo ụmụ Manase ka ọ bụrụ ala ha ketara.+