Diuterọnọmi 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, na-emenụ ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, na-erubekwanụ isi na ha, ka ihe niile unu na-eme wee gaa nke ọma.+
9 N’ihi ya, na-emenụ ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, na-erubekwanụ isi na ha, ka ihe niile unu na-eme wee gaa nke ọma.+