Diuterọnọmi 29:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ka o wee mee ka unu bụrụ ndị ya taa+ nakwa ka ọ bụrụ Chineke unu,+ otú o kwere unu ná nkwa nakwa otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà, bụ́ Ebreham,+ Aịzik,+ na Jekọb,+ n’iyi.
13 ka o wee mee ka unu bụrụ ndị ya taa+ nakwa ka ọ bụrụ Chineke unu,+ otú o kwere unu ná nkwa nakwa otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà, bụ́ Ebreham,+ Aịzik,+ na Jekọb,+ n’iyi.